Igbo Language : Mkpụrụ okwu Igbo -the 36 Igbo alphabets

Somtochukwu

dscn1160

Mkpụrụ okwu Igbo di Iri ato na Isii nke mejupụtara (Igbo alphabets consists of a total of 36 alphabets which is divided into);

  • Mgbochiume iri abuo na asato (28 Consonants) na
  • Udaume asato (8 vowels) .

Mkpuru okwu Igbo di n’udi n’udi, anyi wee nke Nnukwu (Capital letter) na nke Obere (Small letters). 

Nke Nnukwu bu:

A B CH D E F G GB GH
GW H I J K KP KW L
M N Ñ NW NY O P R
S SH T U V W Y Z

Nke obere bu;

a b ch d e f g gb gh
gw h i j k kh kw l
m n nw ny o p r
s sh t u v w y z

Udaume anyi wee bu;

A E I O U

Dee : Na mkpuru okwu Igbo, anyi enwegho ihe dika Q ma o bu X. In the Igbo alphabet, there is nothing like the letter Q or X.

Imaatu (Examples);

  • Nw – Nwanyi (Woman)
  • Kp – Kpo (Call)
  • Ch – Chidimma ( God is good)
  • Gw – Gwara (Told)
  • Ghara afia (Went to the market)
  • J – Jide (Hold)
  • B – Bia (Come)
Classwork:

1.) Jiri mkpuru okwu igbo nwe mee imaatu ise. (Make 5 examples using any of the Igbo alphabets)

Daalu rinne, anyi ga afu ozo.

Click here to download “Igbo Language : Mkpụrụ okwu Igbo -the 36 Igbo alphabets” as PDF.

 

 Click here to save this Post as PDF
Let us connect on social media forever;

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *