Igbo Language : Mkpụrụ okwu Igbo -the 36 Igbo alphabets
Mkpụrụ okwu Igbo di Iri ato na Isii nke mejupụtara (Igbo alphabets consists of a total of 36 alphabets which is divided into);
- Mgbochiume iri abuo na asato (28 Consonants) na
- Udaume asato (8 vowels) .
Mkpuru okwu Igbo di n’udi n’udi, anyi wee nke Nnukwu (Capital letter) na nke Obere (Small letters).
Nke Nnukwu bu:
A | B | CH | D | E | F | G | GB | GH |
GW | H | I | Ị | J | K | KP | KW | L |
M | N | Ñ | NW | NY | O | Ọ | P | R |
S | SH | T | U | Ụ | V | W | Y | Z |
Nke obere bu;
a | b | ch | d | e | f | g | gb | gh |
gw | h | i | ị | j | k | kh | kw | l |
m | n | ṅ | nw | ny | o | ọ | p | r |
s | sh | t | u | ụ | v | w | y | z |
Udaume anyi wee bu;
A | E | I | Ị | O | Ọ | U | Ụ |
Dee : Na mkpuru okwu Igbo, anyi enwegho ihe dika Q ma o bu X. In the Igbo alphabet, there is nothing like the letter Q or X.
Imaatu (Examples);
- Nw – Nwanyi (Woman)
- Kp – Kpo (Call)
- Ch – Chidimma ( God is good)
- Gw – Gwara (Told)
- Ghara afia (Went to the market)
- J – Jide (Hold)
- B – Bia (Come)
Classwork:
1.) Jiri mkpuru okwu igbo nwe mee imaatu ise. (Make 5 examples using any of the Igbo alphabets)
Daalu rinne, anyi ga afu ozo.
Click here to download “Igbo Language : Mkpụrụ okwu Igbo -the 36 Igbo alphabets” as PDF.
Let us connect on social media forever;